top of page

Igbo (South Eastern Nigerian Language)

Na mbara Funlandos okokorokoo gbasaputara
Netiti wara Ino, nahiri nahiri
Akara eji ama ebe anyi, ma nebe eluigwe
Nnunu tii-tii, kwusirike na-agu egwu, felie
Ha agaghi eme ukporo ma egbe noro nokpuru.

Anyi bu ndi nwuru anwu. Nti nti ubochi Gara aga
Anyi di ndu, bikwuru ututu, hukwa anwu ndida koneeti,
Gosi mmasi nwetakwa mmasi, ma ugbua anyi na-asi asi
Na mbara Fulandas.

Buuru okoro anyi bugara onye iro
Aka Ike nadighi kanyo ji lusara gi ya
Owa oku; ka oburu nke gi ka ijide ya elu.
Ma inweghi ntukwasi obi ebe anyi di onye nwuru
Anyo agaghi Arahu ura, na agbanyighi na okokorokoo nepuputa
Na mbara Fulandas.

bottom of page